Matthew 5:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Iwu Mosisi sịrị onye ọ bụla akwala iko.
Igbo 2006
Unu nuru na ekwuru, si, Akwala iko:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Unu nụrụ na e kwuru sị, ‘Akwala iko.’
Recommended Reading