Matthew 5:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ndị ogbenye nꞌime mmụọ ha bụ ndị a gọziri agọzi, nꞌihi na alaeze eluigwe bụ nke ha.
Igbo 2006
Ngọzi nādiri ndi bu ob͕eye nime mọ-ha: n'ihi na ala-eze nke elu-igwe bu nke ndi ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ngọzị na-adịrị ndị bụ ogbenye nʼime mmụọ, nʼihi na alaeze eluigwe bụ nke ha.