Matthew 5:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Aṅụla iyi ọ bụla. Kama ka ee gị bụrụ ee gị, ka é, è, gị bụrụ é, è gị. Ihe ọ bụla gafere nke a sitere nꞌekwensu.
Igbo 2006
Ma ka okwu-unu buru, E, e; É-è, é-è: ma ihe ọ bula kariri ndia nēsite n'ajọ onye ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aṅụla iyi ọbụla. Kama ka okwu unu bụrụ ‘E’ maọbụ ‘Ee’; ihe ọbụla gafere nke a sitere nʼaka ajọ onye ahụ.