Matthew 5:48 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Unu kwesịrị izu oke nꞌịrụ ọrụ ọma, dị ka Nna unu bi nꞌeluigwe si zuokwa oke.
Igbo 2006
Ya mere unu onwe-unu gēzu okè, dika Nna-unu nke elu-igwe zuru okè.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, unu kwesiri izuoke nʼịrụ ọrụ ọma, dịka Nna unu bi nʼeluigwe si zukwaa oke.