Matthew 5:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị na-enwe obi ebere bụ ndị a gọziri agọzi, nꞌihi na ha ka a ga-emere ebere.
Igbo 2006
Ngọzi nādiri ndi-ebere: n'ihi na ndi ahu ka agēmere ebere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngọzị na-adịrị ndị na-eme obi ebere, nʼihi na ha ka a ga-emere ebere.