Matthew 7:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ngwangwa mmiri zoro, idee mmiri sọkwara, ifufe fesikwara ike, ma ụlọ ahụ dara daruo ala.”
Igbo 2006
miri we zo, osimiri ru kwa, ifufe fe kwa, we tikwasi ulo ahu; o we da: ọdida-ya di kwa uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngwangwa mmiri zoro, idee mmiri sọkwara, ifufe fesikwara ike tie nʼụlọ ahụ, ụlọ ahụ dara daruo ala. Ọdịda ya dị ukwuu.”