Matthew 8:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Okwu a juru Jisọs anya nke ukwuu. Ọ gwara igwe mmadụ ahụ okwu sị ha, “Nꞌezie, ahụbeghị m okwukwe dị otu a ebe ọ bụla, ọ bụladị nꞌala Izirel nile.
Igbo 2006
Ma mb͕e Jisus nuru nka, o juru Ya anya, Ọ, we si ndi n'eso ya n'azu, N'ezie asim unu, Ọ dighi mb͕e M'huru oké okwukwe di otú a n'aru onye ọ bula n'Israel.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs nụrụ okwu a, o juru ya anya nke ukwuu. Ọ gwara igwe mmadụ ahụ so ya okwu sị, “Nʼezie, ahụbeghị m okwukwe dị otu a ebe ọbụla; ọ bụladị nʼIzrel niile.