Matthew 8:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Jisọs ruru nꞌụlọ Pita, ọ chọpụtara na nne nwụnye Pita nwere ahụ ọkụ.
Igbo 2006
Mb͕e Jisus batasiri n'ulo Pita, O we hu nne nwunye-ya ka ọ tọb͕ọrọ n'aru-ọku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs ruru nʼụlọ Pita, ọ chọpụtara na nne nwunye ya nwere ahụ ọkụ.