Matthew 8:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs gara metụ ya aka mee ka ahụ ọkụ ahụ hapụ ya. Nne nwụnye Pita biliri siere ha nri.
Igbo 2006
O we metu aka-ya, aru-ọku ahu we rapu ya; o we bilie, nēje-kwa-ra Ya ozi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ metụrụ ya aka, ahụ ọkụ ahụ hapụrụ ya, o biliri malite ijere ya ozi.