Matthew 8:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nke a mezuru amụma ahụ Aịzaya buru sị, “O bupụrụ ọrịa anyị, burukwa ahụ mgbu anyị.”
Igbo 2006
ka okwu ekwuru site n'ọnu Aisaia onye-amuma we mezu, si, Ya onwe-ya nara nriaria nile ayi, būru kwa ọria nile ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a bụ imezu amụma ahụ Aịzaya buru sị, “O bupụrụ nrịa nrịa anyị niile, burukwa ọrịa anyị niile.”