Matthew 8:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌoge ahụ, otu onyeisi nꞌetiti ndị Juu bịakwutere ya sị ya, “Onye ozizi, aga m eso gị gaa ebe ọ bụla ị na-aga.”
Igbo 2006
Otù ode-akwukwọ we biakute Ya, si Ya, Onye-ozizí, m'gēso Gi ebe ọ bula I nēje.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, otu onye nʼetiti ndị na-ezi iwu bịakwutere ya sị ya, “Onye nkuzi, aga m eso gị gaa ebe ọbụla ị na-aga.”