Matthew 8:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs zara sị ya, “Ewi nwere ọnụ ebe ha na-edina, ụmụ nnụnụ nwekwara akwụ, ma mụ onwe m enweghị ebe obibi.”
Igbo 2006
Jisus we si ya, Nkita-ọhia nwere ọnu ha nēdina, anu-ufe nke elu-igwe nwe-kwa-ra ebe ha nāraru ura; ma Nwa nke madu enweghi ebe itọb͕ọ isi-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara, sị, “Nkịta ọhịa nwere ọnụ ebe ha na-edina. Ụmụ nnụnụ nke igwe nwekwara akwụ; ma Nwa nke Mmadụ enweghị ebe obibi.”