Matthew 8:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu onye ọzọ nꞌime ndị so ya na-agagharị gwara ya okwu sị ya, “Aga m eso gị, kama kwere ka m buru ụzọ gaa lie nna m.”
Igbo 2006
Onye ọzọ n'etiti ndi nēso uzọ-Ya we si Ya, Onye-nwe-ayi, kwe ka m'buru uzọ je lìe nnam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu onye ọzọ nʼime ndị na-eso ụzọ ya sịrị ya, “Onyenwe m, aga m eso gị, kama kwere ka m buru ụzọ gaa lie nna m.”