Matthew 8:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ihe ndị a gasịrị, Jisọs banyere nꞌụgbọ mmiri ịkwọfe osimiri ahụ, ya na ndị na-eso ụzọ ya.
Igbo 2006
Mb͕e Ọ batara n'ub͕ọ, ndi nēso uzọ-Ya we so Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ banyere nʼụgbọ, ndị na-eso ụzọ ya sooro ya.