Matthew 8:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ dịghị anya ebili mmiri malitere na-amagharị. Oke ifufe bidokwara ife, na-ebuli mmiri elu. Ma Jisọs nọ nꞌụra mgbe ihe ndị a na-eme.
Igbo 2006
Ma le, oké ajọ ifufe febe n'oké osimiri, ya mere ebili-miri nēkpuchi ub͕ọ-ha: ma Ya onwe-ya nāraru ura.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼotu ntabi anya, oke ifufe bidoro ife nʼọdọ mmiri ahụ, nke mere na ebili mmiri na-ekpuchi ụgbọ ahụ. Ma ọ nọ na-arahụ ụra mgbe ihe ndị a na-eme.