Matthew 8:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị na-eso ụzọ ya jekwuuru ya kpọtee ya sị ya, “Onyenwe anyị, zọpụta anyị! Lee na ụgbọ anyị na-achọ imikpụ.”
Igbo 2006
Ha we biakute Ya, kpọte Ya, si, Onye-nwe-ayi, zọputa ayi; ayi nāla n'iyì.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-eso ụzọ ya jekwuuru ya, kpọtee ya, sị ya, “Onyenwe anyị, zọpụta anyị! Lee, na anyị nʼala nʼiyi.”