Matthew 8:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs zara sị ha, “Unu ndị okwukwe nta, gịnị mere ụjọ ji na-atụ unu?” O biliri baara ifufe ahụ na ebili mmiri ahụ mba. Ha dara jụụ, ebe nile deere jii.
Igbo 2006
O we si ha, Gini mere unu nātu ujọ, unu ndi okwukwe ntà? Mb͕e ahu O biliri, bara ifufe na oké osimiri ahu nba; oké ndaju we di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ zaghachiri, “Unu ndị okwukwe nta, gịnị mere ụjọ ji na-atụ unu?” Mgbe ahụ o biliri baara ifufe ahụ na ebili mmiri ahụ mba. Ha niile dajụrụ, deere jii.