Matthew 8:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Igwe ezi nọ nꞌakụkụ ebe ahụ na-akpa nri.
Igbo 2006
Ma ìgwè nke ọtutu ezì di n'ebe di anya n'ebe ha nọ, nāta nri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Igwe ezi nọ nʼakụkụ ebe ahụ na-akpa nri.

Recommended Reading