Matthew 8:33 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị na-azụ igwe ezi ndị ahụ gbapụrụ ọsọ gbalaa nꞌobodo gaa gwa ndị nile nọ nꞌime obodo ahụ ihe mere nꞌebe ahụ.
Igbo 2006
Ndi nāzù ha we b͕alaga, we je ba n'obodo ahu, kọsa ihe nile, ya na ihe mere ndi ahu ndi-mọ ọjọ ji.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-elekọta igwe ezi ndị ahụ gbapụrụ gbaga nʼime obodo kọọrọ ha ihe niile mere; tinyere ihe mere ndị ahụ mmụọ ọjọọ na-esogbu.