Matthew 9:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi nke a, Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya biliri soro nwoke ahụ malite ịga nꞌụlọ ya.
Igbo 2006
Jisus we bilie, so ya je, ndi nēso uzọ-Ya so-kwa-ra.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, Jisọs soro ya gawa. Ndị na-eso ụzọ ya sokwara ha.
Recommended Reading