Matthew 9:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma o nwere otu nwanyị onye ahụ na-esighị ike. Nwanyị a anọọla nꞌọrịa a afọ iri na abụọ. Ọ bụkwa ọrịa ịgba ọbara nke na-adịghị akwụsị akwụsị ka ọ na-arịa. Nwanyị a sitere nꞌazụ bịaruo Jisọs nso, metụ ọnụ uwe ya aka.
Igbo 2006
Ma le, otù nwanyi, nke nwere orùrù-ọbara arọ iri na abua, biara n'azu Ya, we metu ọnu-ọnu uwe-Ya aka:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma o nwere otu nwanyị onye ahụ na-esighị ike. Nwanyị a anọọla nʼọrịa a afọ iri na abụọ. Ọ bụkwa ọrịa oruru ọbara nke na-adịghị akwụsị akwụsị ka ọ na-arịa. Nwanyị a sitere nʼazụ bịaruo ya nso, metụ ọnụ uwe ya aka.