Matthew 9:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, Jisọs rutere nꞌụlọ onyeisi ndị Juu ahụ ebe ọ hụrụ ndị bịara ịkwa akwa na ndị na-abụ abụ olili ozu.
Igbo 2006
Mb͕e Jisus biara n'ulo onye-isi ahu, hu ndi-ọkwa-ọ̀jà, na ìgwè madu ka ha nātu ùzù,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs batara nʼụlọ onyendu ụlọ ekpere ndị Juu ahụ, hụ igwe mmadụ ka ha na-atụ ụzụ na ndị na-egbu ọja.