Matthew 9:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs gwara ha okwu sị ha, “Pụọnụ nꞌezi, nwanta nwanyị a anwụghị anwụ, kama ọ na-arahụ ụra.” Mgbe Jisọs kwuru okwu a, ndị nọ nꞌebe ahụ chịrị ya ọchị.
Igbo 2006
Ọ si, Wezuganu onwe-unu; n'ihi na nwa-ab͕ọghọ ntà ahu anwughi anwu, kama ọ nāraru ura. Ha we chìa Ya ọchì.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị ha, “Sinụ ebe a pụọ, nwata nwanyị a anwụghị anwụ, kama ọ nọ nʼụra.” Ma ha chịrị ya ọchị.