Matthew 9:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma mgbe ndị nọ nꞌebe ahụ pụrụ dị ka a gwara ha, Jisọs banyere nꞌụlọ ebe nwanta nwanyị ahụ dina. O jidere ya nꞌaka, selite ya elu. Nwanta nwanyị ahụ dịkwara ndụ ọzọ.
Igbo 2006
Ma mb͕e achupuru ìgwè madu ahu, Ọ ba nime, jide ya n'aka; nwa-ab͕ọghọ ntà ahu we bilie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe achụpụsịrị igwe mmadụ ahụ, ọ banyere nʼime ụlọ, jide nwata nwanyị ahụ nʼaka, o bilie ọtọ.