Matthew 9:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Jisọs hapụrụ ụlọ ebe o mere ka nwanta nwanyị ahụ site nꞌọnwụ bilie, ụmụ nwoke abụọ ndị kpuru isi sooro ya. Ha tikuru ya na-asị, “Nwa Devidi, meere anyị ebere!”
Igbo 2006
Mb͕e Jisus nēsi n'ebe ahu nāga, ndi-ìsì abua we so Ya, nēti nkpu, si, Mere ayi ebere, Nwa Devid.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs si nʼebe ahụ na-apụ, ụmụ nwoke abụọ ndị kpuru ìsì sooro ya. Ha tikuru ya mkpu na-asị, “Nwa Devid, meere anyị ebere!”