Matthew 9:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ndị a sitere nꞌebe ahụ pụọ, ndị ọzọ buteere Jisọs nwoke dara ogbi, onye mmụọ ọjọọ bikwa nꞌime ya.
Igbo 2006
Mb͕e ha nāpu, le, ekutara Ya onye-ob͕i nke mọ ọjọ ji.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị a sitere nʼebe ahụ pụọ, ndị ọzọ buteere ya nwoke dara ogbi, onye mmụọ ọjọọ bikwa nʼime ya.