Matthew 9:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Olee nke karịrị ịdị mfe ikwu? Ọ bụ ịsị na a gbagharala nwoke a mmehie ya, ka ọ bụ ịsị ya bilie gaa ije?
Igbo 2006
N'ihi na, òle nke ka nfe, isi, Anāb͕aghara gi nmehie-gi nile; ma-ọbu isi, Bilie, jeghari kwa?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Olee nke ka mfe ikwu? Ọ bụ ị sị, ‘A gbagharala gị mmehie gị niile,’ ka ọ bụ ị sị, ‘Bilie jee ije’?