Matthew 9:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ime ka unu mata na m nwere ike ịgbaghara mmadụ mmehie ya nꞌụwa a, ana m asị gị, nwoke, bilie, chịrị ute gị laa!”
Igbo 2006
Ma ka unu we mata na Nwa nke madu nwere ike n'elu uwa ib͕aghara nmehie (mb͕e ahu Ọ siri onye ahu ukwu-ya nwuru anwu), Bilie, chiri ihe-ndina-gi, la n'ulo-gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ka unu mata na Nwa nke Mmadụ nwere ikike nʼụwa ịgbaghara mmehie.” Ọ sịrị onye ahụ akụkụ ahụ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, “Bilie, chịrị ute gị laa!”