Nahum 2:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Emeghewo ọnu-uzọ-ama nile nke osimiri nile, ab͕azewo ulo uku ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma e megheela ọnụ ụzọ ama nke osimiri, ụlọeze na-amakwa jijiji.