Nahum 3:14 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Sere onwe-gi miri nke nnọchigide-n'agha, me ka ebe-gi nile ewusiri ike sie ike: ba n'urọ, zọta ájá, jide ihe eji akpu brick.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Seta mmiri maka oge nnọchibido, mee ka ebe gị niile nke ewusiri ike siekwa ike karịa. Gwupụta ụrọ, zọta aja, jiri ụrọ ndị ahụ kpụtakwa aja, rụzikwaa ụlọ ahụ.