Nehemiah 11:36 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Site kwa na ndi Livai òkè ufọdu nke Juda diri Benjamin.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụfọdụ nʼotu ndị Livayị, ndị ebe obibi ha dị na Juda ka e zigara isoro biri nʼebo Benjamin.