Nehemiah 12:19 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
nke Joiarib kwa, Matenai; nke Jedaia, Uzi;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Matenai, onyeisi ụmụ Joiarib; Uzi, onyeisi ụmụ Jedaya;