Nehemiah 12:23 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Edewo umu Livai n'akwukwọ ihe emere n'ubọchi ahu, bú ndi-isi ulo nke ndi bu nna, we rue ubọchi Johanan nwa Elaiashib.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E dekwara aha ndịisi ndị Livayị niile nʼakwụkwọ tutu ruo nʼoge Johanan nwa Eliashib dị ndụ.