Nehemiah 12:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Bakbukia na Uno, bú umu-nne-ha, nọ kwa na ncherita-iru ha, dika ihe-ndebe nile ha si di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Bakbukaya, na Unni, ndị otu ha nọ na ncherita ihu nʼofufe ahụ.