Nehemiah 5:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Iwem we di ọku nke-uku mb͕e m'nuru iti-nkpu-ha na okwu ndia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Iwe were m nke ukwuu mgbe m nụrụ mkpu akwa ha na mkpesa ndị a.