Nehemiah 7:12 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Umu Ilam, nnù atọ na ọgu abua na iri na anọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
nke Elam, otu puku, na narị abụọ na iri ise na anọ (1,254),