Nehemiah 8:13 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ma n'ubọchi nke-abua achikọtara ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke ndi ahu nile, na ndi-nchu-àjà, na ndi Livai, n'ebe Ezra, bú ode-akwukwọ, nọ, ọbuná inwe uche bayere okwu nile nke iwu ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụbọchị nke abụọ nke ọnwa ahụ, ndịisi ezinaụlọ niile na ndị nchụaja, na ndị Livayị, zukọrọ nʼebe Ezra, bụ onye nkuzi nọ, maka itinye uche nʼakwụkwọ iwu ahụ.