Numbers 13:11 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Nke diri ebo Josef, nke ahu bu, nke diri ebo Manase, bu Gadi nwa Susi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gadi nwa Susi, onye sitere nʼebo Manase (ya bụ ebo Josef).
Recommended Reading