Numbers 13:21 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha we rigo, ledo ala ahu site n'ọzara Zin rue Rehob, na nbata Hemat.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere ndị a gara ledoo ala ahụ anya site nʼọzara Zin ruo na Rehob, nke dị nso na Lebo Hamat.