Numbers 13:25 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha we si n'iledo ala ahu lata n'ọgwugwu ọgu ubọchi abua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe iri abalị anọ gasịrị, ndị nledo a sitere nʼije ha lọghachi.