Numbers 14:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma ub͕u a, biko, ka ike Onye-nwe-ayi di uku, dika I kwuworo, si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ugbu a ka Onyenwe anyị gosi ike ya dị ukwuu, dịka i si kwuo.