Numbers 14:20 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova we si, Ab͕agharawom dika okwu-gi si di:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, Onyenwe anyị zaghachiri Mosis sị ya, “Agbagharala m ha dịka ị rịọrọ.