Numbers 17:4 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
I gēdo kwa ha n'ulo-ikwū n'iru ihe-àmà ahu, ebe Mu na unu nēzute.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Tinye mkpanaka ndị a niile nʼime ụlọ nzute, nʼihu Ihe Ama ahụ, ebe m na-ezute gị.