Numbers 2:26 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Usu-ndi-agha-ya, na ndi-ha agukọtara agukọta, di orú nnù uzọ asa na nnù iri-na-isi na ọgu iri-na ise.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọnụọgụgụ usuu ha dị iri puku isii, puku abụọ na narị asaa (62,700).