Numbers 20:22 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha we si na Kedesh bulie ije: umu Israel, bú nzukọ ahu nile, we biarue ugwu Hoa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọgbakọ Izrel niile sitere na Kadesh bulie ije gagide rute nʼugwu Hor.

Recommended Reading