Numbers 22:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Belak nwa Zipoa we hu ihe nile Israel mereri ndi-Amorait.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Balak nwa Zipoa ahụlarị ihe niile Izrel mere ndị Amọrait.