Numbers 22:21 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Belam we bilie n'ututu, jikwa nne-inyinya-ibu-ya soro ndi-isi Moab je.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, mgbe chi echi ya bọrọ, Belam rigooro nʼelu ịnyịnya ibu ya soro ụmụ eze Moab gaa.