Numbers 24:16 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ihe nke si n'ọnu-ya puta, bú onye nānu okwu-ọnu nile nke Chineke, Onye nāma kwa ihe-ọmuma nke Onye kachasi ihe nile elu, Ọhù nke Onye ahu Nke puru ime ihe nile ka ọ nāhu, Mb͕e ọ nāda, ma anya-ya abua saghere asaghe:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
amụma onye ahụ nke na-anụ okwu Chineke, onye ihe ọmụma ya si nʼebe Onye kachasị ihe niile elu na-abịa. Onye na-ahụ ọhụ site nʼaka Onye pụrụ ime ihe niile. Onye na-ada nʼala, ma anya ya abụọ ghekwa oghe.