Numbers 24:18 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Edom gābu kwa ihe-nnweta, Sia gābu kwa ihe-nnweta, bú ndi-iro-ya; Israel nēme kwa ihe-dìnkpà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A ga-emeri Edọm, Sia, onye iro ya, ka a ga-emeri nʼagha. Ma Izrel ga-eto, ghọọ onye dị ike.