Numbers 31:29 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
na nkera-ha ka unu gānara ya, nye ya Eleeza, bú onye-nchu-àjà, ọ bu àjà-nbuli Jehova
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nye Elieza onye nchụaja oke sitere nʼaja a dịka ihe Onyenwe anyị ketara.